Gaa na ọdịnaya

ịdọaka na ntị

Sitere na Wiktionary

ịdọaka na ntị

Ịdọaka na nti

Nkọwa

[dezie]

Ihe eji akọwa n'ihe egwu maọbụ ihe mmerụ ahụ dị n'ihu nke e nwekwara ike igbochi maọbụ gbanahụ. Ima ọkwa maka ihe egwu nwere ike ime.

Nkejiasụsụ

[dezie]

aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

E tinyere ihe ịdọaka na ntị n'okporo ụzọ ahụ iji gosi na ụzọ mebiri na-ebe ahụ

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ịmaọkwa

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

warn caution

French

[dezie]

avertissement