Jump to content

ịdị jụụ

O sị Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

ọnọdụ nke ịdị jụụ, inwe udo, na enweghị nsogbu

Nkejiasụsụ

[dezie]

Nkọwa Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • achọrọ m ebe dị jụụ
  • Gburugburu ụlọ nkwari akụ ahụ dị jụụ

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

ndajụ

Ntugharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

serenity