Gaa na ọdịnaya

ịdị Ike n'ọgụ

Sitere na Wiktionary

Idi Ike N'Ọgụ

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ mmadụ inwe obi siriike ime ihe ọkachasi inụ ọgụ. Onye akpụ obi

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Maazi Ọkwọ bụ onye di ike n'ọgụ.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

powerful with reference to fighting