ịchụpụ mmadụ n'obodo
Ọdịdị
ịchụpụ mmadụ n'obodo
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ ịchpụ mmadụ n'obodo ya maọbụ obodo o bi na ya kpamkpam ka ọ ghara ịbata ruo ihe dịka afọ ole obodo tiri n'iwu n'ihi na onye ahụ mere nsọala maọbụ arụ.
Nkejiasụsụ
[dezie]ngwaa
ọmụmaatụ
[dezie]Maazị Okafọ so na ndị achụpụrụ n'obodo maka na o gburu nne ya sie anụ ya.
mkpọpụta
[dezie]
olumba
[dezie]nchụfụ n'obodo