ịchụ nta vootu

O sị Wiktionary

nkọwa[dezie]

ịchụ nta vootu Nke bụ ụzọ mmadụ si agba mbọ ka mmadụ ibe ya kwado ya n'ọchịchi obodo, nta ego maọbụ azụmahịa.

nkejiasụsụ[dezie]

ngwaa

ọmụmaatụ[dezie]

Anyị gara ịchụ nta vootu maka nhọpụta onyeisi otu n'ụlọ ọrụ.

mkpọpụta[dezie]

olumba[dezie]

ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

bekee[dezie]

campaign