ịchịgharị anụ
Ọdịdị
(Ebugharirị ịhụ site na ịchịharị anụ)
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ ọnọdụ ichigharị anụ ana azụ azụ gaharịa ka ha wee nwee ike ikpa nri nke ga enyere ha aka inwe anụ na mmiri ara nke ọma.
Nkejiasụsụ
[dezie]Ngwaa
Ọmụmatụ
[dezie]Ịchịharị anụ n'enye aka ime ka ụmụ anụmanụ nweta ndochi ahụ.
Mkpọpụta
[dezie]