Ịtụgharị
Ịtụgharị
Nkowa[dezie]
- Ịtụgharị bụ igbanwe ihe site n'otu ụdi banyere n'ụdi ọzọ
Nkeji asụsụ[dezie]
Ngwaa
Ọmụmaatụ[dezie]
- Ọna-atụgharị Edemede site n'Igbo baa na Bekee.
- Ị tụghariala egwu a?
- Ị tụghariala Azụ di n'ọkụ
Mkpọpụta[dezie]
Olumba[dezie]
Myịrị-okwu[dezie]
Ntụgharị okwu[dezie]
English[dezie]
Translate Change Rearrange Overset Move