Ịsọ-mpị
Ọdịdị
Ịsọ-mpị
Nkọwa
[dezie]- Ịso-mpị bụ aha emume e jị ahụpụta onye ma ọ bụ ndi turu ụgo.
- Ịso-mpị di n'udi di iche-iche
I.Ịso-mpị egwuregwu II. Ịso-mpị mmuta III.Ịso-mpị mgba
Nkejịasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Ndi ụlọ akwụkwọ anyi turu ugo n' Ịso-mpịmmuta nke stati.
- Ehiwere Ịso-mpị egwuregwu nke afọ a n' ịsị ala obodo anyi
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]ima aka(Nri)