Gaa na ọdịnaya

Ịgbaakwụkwọ

Sitere na Wiktionary

Ịgbaakwụkwọ

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ mgbe akpọfụrụ mmadụ ụlọ ikpe maọbụ n'ụmụnna maka ihe o mere.

Nkeji asụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]

Nnamdi gbara Emeka akwụkwọ n'ụmụnna.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụghari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Sue