Ịgba ume

O sị Wiktionary

Ịgba ume

Nkọwa[dezie]

Ikwado onye ime ihe ọma maọbụ ihe ọjọọ.

Nkeji asụsụ[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ[dezie]

Nne ya na-agba ya ume mgbe ọbụla.

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụghari n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Encourage