Gaa na ọdịnaya

Ịgba nkịtị

Sitere na Wiktionary

Ịgba nkịtị

Mgbe mmadụ na-ekwughị ihe ọbụla, onye ahụ na-anọ nwayọọ tụmadị mgbe a na-agwa ya okwu.

Nkeji asụsụ

[dezie ebe o si]

Ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie ebe o si]

Chinedu gbara nkịtị mgbe Emeka na-agwa ya okwu

Mkpọpụta

[dezie ebe o si]

Ntụghari n'asụsụ ọzọ

[dezie ebe o si]

Silence