Gaa na ọdịnaya

Ịgba ibe

Sitere na Wiktionary

Ịgba ibe

Nkọwa

[dezie]

Mgbe mmadụ ji ihe onwere wee nara ego ruo mgbe ọ kwụrụ ụgwọ ahụ mana ọpụtaghị n'o rere ya ere.

Nkeji asụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]

Mazi Kalu gbara ala ya ibe.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụghari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Lease