Gaa na ọdịnaya

Ịchụ nta

Sitere na Wiktionary

Ịchụ nta


Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ ọrụ ichụ anụmanụ bi n'ime ọhi maka nri, egwuregwu ma ọ bụ ego

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]

Ịchụ nta bụ otu n'ime akaọrụ eji mara ndi igbo

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Nta

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Beeke

[dezie]

Hunting hunting

French

[dezie]

Chasse Chasse

German

[dezie]

Jagd Jagd