Gaa na ọdịnaya

ṅha

Sitere na Wiktionary

ṅha

Nkọwa

[dezie]

Ụgwọ onye dara iwu na akwụ dịka ntaramahụhụ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ọ kwụrụ nha maka ihe ndị omebisiri n'ụlọ akwụkwọ ahụ

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

fine

French

[dezie]

amende