ṅchekwa gburugburu ebe obibi

O sị Wiktionary

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ omume ndị mmadụ,otu na gọọmenti n'eme nchekwa Ihe okike dị na gburugburu ebe obibi ha.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

Nchekwa gburugburu ebe obibi dị mma iji kwụsị Mmetọ na Mgbanwe ihu igwe.

Mkpọpụta[dezie]

Nchekwa gburugburu ebe obibi


Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

environmental_protection