Gaa na ọdịnaya

ṅaa ntị

Sitere na Wiktionary

ñaa ntị

Nke a bu itinye uche n'okwu maọbu ozi ana ezi mmadụ.

Nkejiasusu

[dezie ebe o si]

Ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie ebe o si]

1. Ṅaa ntị na ndụmọdụ nne na nna gị na enye gị.

Mkpoputa

[dezie ebe o si]


Gee ntị

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie ebe o si]

listen