Gaa na ọdịnaya

Ḿbọ́

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

nke a bụ akpụkpọ siri ike nke nọ na isi mkpirisi aka na mkpirisi ụkwụ mmadụ na anụmanụ.

Mbo

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmumatụ

[dezie]

1. oji agụba becha mbọ ya. 2. ḿbọ́ dị ya n'ukwu etoghi eto.

Mkpọpụta

[dezie]
ḿbọ́





Olumba

[dezie]

ḿvó(Mbaise dialect)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

nail