Ǹtú

O sị Wiktionary

ǹtú

ǹtú
ǹtú

Nkọwa[dezie]

nke a bụ ihe eji akudo osisi eji aru ihe ime ka osie ike.ọ bụkwa akụrụngwa nwere ọnụ piri apị eji ejikodo ihe.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

  1. ọ kụrụ ǹtú n'osisi oche ahu.

Mkpọpụta[dezie]

ǹtú


Olumba[dezie]

ntuli(Mbaise in imo)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

nail