Jump to content

ózí

O sị Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

ọ̀mụ̀má é zípụ̀rụ̀ maọbụ natara màkà otu íhé maọbụ ọnọdụ.

nkejiaaụsụ

[dezie]

Aha

ọmụmaatụ

[dezie]

Bịa zíèré m ézè na-àchị̀ ànyị̀ ózí ugbua..

mkpọpụta

[dezie]
ozi




olumba

[dezie]

ózhí

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

bekee

[dezie]

Information