Gaa na ọdịnaya

óménàlà

Sitere na Wiktionary

Omenala

Nkowa

[dezie]

Oménàlà bu ka obodo dị iche iche si eme. ọ bu ka obodo ọ bụla si ebi.

Nkejiasusu

[dezie]

Aha

Ọmụmatu

[dezie]

Óménàlà ndi obodo anyi di mma

Mkpoputa

[dezie]

Olundi

[dezie]

Omenani

Omenana

Ntụgharị n'asụsụ ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

tradition