óké atụrụ

O sị Wiktionary
Oke atụrụ nwere oke mpi

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ óké nke atụrụ nke n'enwe mpi abụọ n'elu isi ya ma bụrụ nke anaghị apị apị .

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

Oke atụrụ ahụ n'enye nsogbu na gburugburu ebe obibi.

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

ram