Gaa na ọdịnaya

ógwùmágàla

Sitere na Wiktionary

Ógwùmágàla

Nkọwa

[dezie]

""Ógwùmágàla"" bụ obere ngwere ụwa ochie na-eji nwayọ nwayọ nke nwere ọdụ ogologo,ire ogologo,anya na-apụta na-atụgharị onwe ya,Nke nwekwara ike ịgbanwe agba ya.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Panther chameleon (Furcifer pardalis) male Nosy Be

Ọmumaatụ

[dezie]

Agba akpụkpọ nke "Ógwùmágàla" a mara mma nke ukwuu.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntughari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Chameleon