Gaa na ọdịnaya

óghéré

Sitere na Wiktionary

óghéré

Nkọwa

[dezie]

óghéré na-enye ohere ụzọ ma ọ bụ ọnụ ụzọ

Nkejiasusu

[dezie]

aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Mechie óghéré ahụ dị na ahụ aja
  2. Ọnwụ ya keputara óghéré na ndụ m nke a na-apughị imeju

Mkpoputa

[dezie]


Olumba

[dezie]


Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

gap