Gaa na ọdịnaya

ófé

Sitere na Wiktionary

ófé

Ofe

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ nri ihe eji esi ya gụnyere mmiri ma ọ bụ ihe azapụtara mmiri nke ana akwakọjunye azụ, anụ, okporoko, akwụkwọ nri dgz ,na ụfọdụ ihe n'ejide ume ofe na ụmụ irighiri ụtọ ga eme ka ụtọ ya zuo okè.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Nne ochie n'esi ofe ma ofe ya n'ekpo okporoko.

Mkpọpụta

[dezie]
ófé


Olumba

[dezie]

míírí(ngokpala in Imo)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

soup