Jump to content

òkwúpụ̀tá

O sị Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ákụ̀kụ̀ ahịrịokwu nke na-akọwa ihe maọbụ ọnọdụ isiahịrị n'ahịrịokwu.

nkejiaaụsụ

[dezie]

Aha

ọmụmaatụ

[dezie]

Ngwaa bụ isi òkwúpụ̀tá n'ahịrịokwu ọbụla.

mkpọpụta

[dezie]
okwuputa




olumba

[dezie]

òkwùfụ̀á

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

bekee

[dezie]

Predicate