ñụọ ịyị

O sị Wiktionary

Nkọwa[dezie]

ñụọ ịyị bụ ikwuputa ihe n'ihu Alusi n'ihi ímé kà ndi ọzọ kwenye n'ihe okwuputara .

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha.

Ọmụmaatụ[dezie]

Ndị ọbọdọ ya sị ya ñụọ ịyị n'ihu Alusi.

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekeee[dezie]

Swear