Gaa na ọdịnaya

ányụ́

Sitere na Wiktionary

ányụ́.

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ aha ana akpọ mkpụrụ n'esi n' ugbọghọrọ apụta. Ọ bụkwa otu n'ime ihe oriri nke ụgbọghọrọ na-amịpụta.

iko Egwusi
cup of Egusi

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]

Ndị ụbakala bụ ndị ori ugbọghọrọ.

Mkpọpụta

[dezie]
anyụ́


Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

pumpkin