Gaa na ọdịnaya

àjà

Sitere na Wiktionary

àjà

Nkọwa

[dezie]

Ihe nke nwere ike ịbụ nri maọbụ anụmanụ enyere chi mmadụ kwenyere na.

àjà

Nkejiasụsụ

[dezie]

aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
E ji nri ahụ dị ebe a chụọ àjà 

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

offering

French

[dezie]

offre