Gaa na ọdịnaya

Ókè

Sitere na Wiktionary

ókè

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ nkọwa gbasara isi mbido ihe na ngụcha ya. Ịji ala ma atụ, oke bụ ebe ala onye mbụ jedebere bụkwara ebe nke onye nke ọzọ malitere. Ọ bụ oke nbụ oke n'ekewa ndị agbatobi n'ibe ha.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Oke ala nnam n'agbagwoju anya.

Mkpọpụta

[dezie]
Ókè





Olumba

[dezie]


Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

boundary