Jump to content

Òrúberé

O sị Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Íhé mmadụ kwesịrị inweta.

nkejiaaụsụ

[dezie]

Aha

ọmụmaatụ

[dezie]

Ọ bụrụ na onye ọbụla nwetachaa Òrúberé ya, udo ga-achị n'obodo anyị.

mkpọpụta

[dezie]
orubere




/òrúberé/

olumba

[dezie]

Òrúmará

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

bekee

[dezie]

Right