Gaa na ọdịnaya

Íkè

Sitere na Wiktionary

íkè

Nkọwa

[dezie]

nke a bụ nkọwa nke mpaghara ahụ nke nwere anụkpa ahụ dị nro, nuputa enupụta ma nwee nkewa dị na mgbadata azu ma di na mgbago apata. ọ bụkwa ebe esi anyụ nsị.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]
  1. Agbisi gbara ya n'ike.
  2. A gbara ya ọgwụ n'ike.

Mkpọpụta

[dezie]
íkè


Olumba

[dezie]

ọnụshị(Ubakala in Umuahia)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

buttock