Gaa na ọdịnaya

Éhùrù

Sitere na Wiktionary

Éhùrù

Nkọwa

[dezie]

Nke a n'akọwa otu n'ime ụmụ irighiri ihe eji esi nri n'enwe isi na atọnye na nri.

Ehuru

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Nnem ji éhùrù agwọ anụ eji eme nkeobi.

Mkpọpụta

[dezie]
Éhùrù



Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

nutmeg African nutmeg