Gaa na ọdịnaya

Àjàdu

Sitere na Wiktionary

Àjàdu

nkọwa

[dezie]

Nwanyị di ya nwụrụ anwụ.

nkejiasụsụ

[dezie]

Mkpọaha.

ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Nne Ngozi bụ àjàdu.
  2. Nyere nwaanyị àjàdu ahụ aka zua ụmụ ya.

mkpọpụta

[dezie]

olumba

[dezie]

Àjà dù. Nwanyị isi mkpe.

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

bekee

[dezie]

widow