Jump to content

Àgàràágá

O sị Wiktionary

Àgàràágá

Pendant and chain (AM 9367-7)

Nkọwa

[dezie]

Eyirieyi e mepụtara site n'ịgakọta ihe ndi nwéré mkpọpụ dịka ego ayọrọ, okwute, agịdị ihe ígwè, dgz.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Àgàràágá nke a amaka.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụghari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

English

[dezie]

chain