ndi nta akuko

O sị Wiktionary

Ndi ntaakuko

Nkowa[dezie]

Nke a bu ndi oru ha bu inata ozi ihe na eme n' obodo,dee ya na akwukwuo ma obu kwuo ya n' ihe oyoyo.

Nkejiasusu=[dezie]

Aha

=Omumaatu[dezie]

anyi na enwete ozi ihe na eme n' obodo site na aka ndi ntaakuko.

Mkpoputa[dezie]

Olumba[dezie]

Ntughari n' asusu ozo[dezie]

===Bekee===[1] journalist