ikike maka ahụike

O sị Wiktionary

ikike maka ahụike

Nkọwa[dezie]

Ikike ahụike n'akọwa ikike akụ na ụba,ọha na omenala ruuru mmadụ ebe ometutara ahụike.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

Ikike maka ahụike bụ nke dịịrị mmadụ ọbụla.

Mkpọpụta[dezie]

Ikike maka ahụike



Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Right_to_health