ike mmanya nkwụ
ike mmanya nkwụ
Nkọwa[dezie]
Nke a bụ mmanya fọdụrụ n'ike ololo ma ọ bụ ite mmanya nkwụ
Nkejiasụsụ[dezie]
Aha
Ọmụmatụ[dezie]
Ha ekpebiela na onye ọbụla nụrụ ike mmanya nkwụ ga ebute mmanya ọzọ
Mkpọpụta[dezie]
Olumba[dezie]
Ike mmai nkwụ (Abia)
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]
Beeke[dezie]
Dregs Dregs
Spanish[dezie]
Heces Heces
German[dezie]
Bodensatz Bodensatz