gb
Nkọwa[dezie]
Ọ bụ otu n'ime mkpụrụedemede enwere n'asụsụ Igbo. Ọ bụ mkpụrụedemede nke asatọ a ga-agụ ma agụchaa 'g'. O so na mgbochiume ndị enwere n'asụsụ Igbo. Kpọmkwem, ọ bụ mgbochiume mkpị.
Nkejiasụsụ[dezie]
Aha (mgbochiume)
Ọmụmaatụ[dezie]
Ekwensu agbafuola pụọ n'ebe m nọ.
Mkpọpụta[dezie]