akị bekee

O sị Wiktionary

Aki bekee

Nkowa[dezie]

Aki bekee

Aki bekee bu mpkụrụ osisi, Ọ na enwe okpokoro azụ siri ike a na ekpekepụ tupu ata ya.

Nkeji Asusu[dezie]

aha

Ọmụmaatụ[dezie]

kuwaa aki bekee ahu ka anyi taa

Mkpoputa[dezie]

Aki bekee


Olumba[dezie]

aki oyibo

Ntughari[dezie]

Bekee[dezie]

Coconut