ahụ ụfụ
Ahụ ụfụ
Nkọwa[dezie]
Ahụ ụfụ bụ obere mgbu na-anọ mgbatị oge n'akụkụ ahụ mmadụ
Nkejiasụsụ[dezie]
Aha
Ọmụmatụ[dezie]
Ahụ ụfụ ahụ malitere n'izuka abụọ gara aga
Mkpọpụta[dezie]
Olumba[dezie]
Ahụ mgbu
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]
Beeke[dezie]
Aches Aches
French[dezie]
Douleurs douleurs
German[dezie]
Schmerzen Schmerzen