ahịa mbughari
ahía mbughari'
Nkọwa[dezie]
ahịa Mbughari bụ ibụ ihe maọbụ ahịa ana- ere ere mgbe ana- agaghari agaghari.
Nkejịasụsụ[dezie]
Nkọwaaha
Ọmụmaatụ[dezie]
ahịa mbughari bụ ụdị ahia Gọọmenti Naijiria achọghị tụmadị ndị a na-ere n'okporo ụzọ.
Mkpọpụta[dezie]