abali

O sị Wiktionary

abali


Nkọwa[dezie]

Abali bụ oge na ụbọchi mgbe anyanwụ nke nọ na elu-igwe labara na ndida tụpụ ya apụta kwa na ụtụtụ ọzọ. Ọ bụ kwa mgbe ọnwa na eji apụta na ụbọchi. A na ama na abali e rụo la mgbe itiri gbara ebe nile

Nkejịasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

Anyi ga alọbata njem na abali echi| na abia-abia. Na abali mgbe ọnwa na agba ka anyi ga apụta ikọ akikọ ifo.

Mkpọpụta[dezie]

abali





Olumba[dezie]

ụchichi


Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Night