Onye Mbiambia

O sị Wiktionary

Nkowa

Onye biara abia n'obodo ahutara ya mobu obodo ono

Nkejiasusu

Aha

Ọmumatu

  • Onye ahu bu onye mbiambia n'ala Igbo.
  • Onye Mbiambia ahu amataghi oke ala.

Mkpoputa

Olumba

Onye Biarabia- Idemili

Ntughari násusu ozo

Bekee

Foreigner

French

Étrangère(feminine)

Étranger(masculine)

Germany

Ausländerin(feminine)

Ausländer(masculine)

Spanish

Extranjera(feminine)

Extranjero(masculine)

Category:Aha

Category:wt/ig