Igwe ntuoyi
igwe ntụoyi
Nkọwa[dezie]
Nke a na-akọwa igwe eletriki nke na-eweta ikuku mgbe akwụnyere ya n'ọkụ. Ọ bụ igwe na abụ mgbe akwunyere ya,ahụ mmadu na adị jụụ.
Nkejiasụsụ[dezie]
Aha
Ọmụmaatụ[dezie]
- igwe ntụoyi nọ n'ulọ ọhụrụ nnam rụrụ.
Mkpọpụta[dezie]