Enweghị mmepe
Enweghị mmepe
Nkọwa[dezie]
Enweghị mmepe bụ ọnọdụ akabeghị aka na-etolitebeghị nke ọma inwe ọkwa dị ala nke nrụpụta akụ na ụba na ọkaibe teknụzụ
Nkeji asụsụ[dezie]
Nkọwaaha
Ọmụmaatụ[dezie]
- Ihe ndị na-eme ugbua bụ enweghị mmepe kpatara ya
Mkpọpụta[dezie]
Olundi[dezie]
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]
Bekee[dezie]
- underdevelopment na Wikshionari Bekee