Anwulika

O sị Wiktionary

Anwulika

Nkọwa[dezie]

Anwulika pụtara na anwuli ka cha si mma

Nkejịasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Anwulika bu aha ana-kpọ nwata nwanyị na ala igbo

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Anụlịka

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Happiness is the best