Akidiamaoke

O sị Wiktionary

"""Akidiamaoke"""

Nkọwa[dezie]

Akidiamaoke bụ aha mmadụ n'egosi onye adịghị akpa ókè. Akidi bụ àgwà nkeko na ala. Akidi neko na ala na akpaghi oke.

Nkejịasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Akidiamaoke bụ afa mmadụ

Mkpọputa[dezie]

Olumba[dezie]

Omélụọrá

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Generous https://en.m.wiktionary.org/wiki/generous