Abalị dị egwu

O sị Wiktionary

Abali di egwu(darkness is dangerious)

Nkọwa[dezie]

Abalị dị egwu bụ onye na enwe égbè na ngwa agha ndị ọzọ ezu ohi.

Abalị dị egwu
Abalị dị egwu

Nkejịasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Ndị Abalị dị egwu na anọ ebe a.

Mkpọpụta[dezie]

Abalị dị egwu



Olumba[dezie]

Ọjị egbe ezu

Ugbene-Ajima

Ntụgharị n'asụsụ ozo[dezie]

Bekee

robbery