Ọrụ ugbo
Nkowa[dezie]
Ọrụ ugbo bụ ilu ọrụ ubi na ịzụ ụmụ anụmanụ maka nri na ego.
Ọrụ Ụgbọ bụ aka ọrụ e jiri mara ọtụtụ mba na obodo di n'elu ụwa. A na-arụkari ọrụ ugbon'ime ime obodo ebe enwere ala.
Nkejiasusu[dezie]
Aha
Ọmụmatu[dezie]
Ndị Igbo bụ ndị ọrụ ugbo.
Mkpoputa[dezie]
Olumba[dezie]
Ọrụ ubi