ụgbọmmiri

O sị Wiktionary

Ụgbọmmiri


Nkọwa[dezie]

Nke a bụ nnukwu ụgbọ n'aga n'elu mmiri nke eji ebu ibu ma ọ bụ mmadụ site n'otu ebe ruo ebe ọzọ

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

Ụgbọmmiri ahụ buru ezigbo ibu, onwere ike ibu mmadu puku isii

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Beeke[dezie]

Ship ship

French[dezie]

Bateau bateau

German[dezie]

Schiff Schiff